Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Nọvemba 15, 2010
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
Disemba 27, 2010–Jenụwarị 2, 2011
Ndị Na-eto Eto—Ka Okwu Chineke Na-edu Unu
PEEJI NKE 3
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 37, 57
Jenụwarị 3-9, 2011
Ndị Na-eto Eto—Unu Esola Ndị Ọgbọ Unu Eme Ihe Na-adịghị Mma
PEEJI NKE 7
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 24, 52
Jenụwarị 10-16, 2011
Ndị Na-eto Eto—Olee Ihe Unu Ga-eji Ndụ Unu Eme?
PEEJI NKE 12
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 95, 89
Jenụwarị 17-23, 2011
Jehova Bụ Ọkaakaa Onyenwe Anyị!
PEEJI NKE 24
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 23, 91
Jenụwarị 24-30, 2011
Anyị Ga-eje Ije n’Iguzosi Ike n’Ezi Ihe nke Anyị!
PEEJI NKE 28
ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 29, 45
Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
ISIOKWU NKE 1-3 PEEJI NKE 3-16
Ọ bụ ndị na-eto eto ka e bu n’uche dee isiokwu atọ a. Isiokwu nke mbụ gosiri otú ndụmọdụ dị n’Okwu Chineke bụ́ Baịbụl ga-esi na-eduzi ndị na-eto eto. Isiokwu nke abụọ gosiri ihe ga-enyere ha aka ka ha ghara iso ndị ọgbọ ha na-eme ihe na-adịghị mma. Isiokwu nke ikpeazụ gosiri ihe mgbaru ọsọ ndị na-eto eto nwere ike iru.
ISIOKWU NKE 4, 5 PEEJI NKE 24-32
Ị ga-amụta otú ị ga-esi na-akwado ọchịchị Jehova bụ́ Chineke. Tụlee ihe iguzosi ike n’ezi ihe pụtara. Tụleekwa ihe banyere ndụ nwoke ezi omume ahụ bụ́ Job. Isiokwu abụọ a gosiri otú i nwere ike isi guzosie ike n’ezi ihe ma kwado Jehova, bụ́ Ọkaakaa Onyenwe gị, dị ka Job na ndị ọzọ dịrị ndụ n’oge ochie mere.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A:
Jehova Na-anụ Ákwà Onye Ọ Na-enweghị Ka Ọ Hà Ya 17
‘Ka Anyị Weta Onyinye A Ga-enye Jehova’ 20
Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ 22
‘ Ihe O Mere Esorola Ya Gawa’ 23