Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w11 6/1 p. 32
  • “Ndị Mmadụ Hà Ga-emebi Ụwa a?”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ndị Mmadụ Hà Ga-emebi Ụwa a?”
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Bịa Nụrụ Okwu Ihu Ọha Ahụ—“Okwukwe na Ọdịnihu Gị”
    Teta!—1997
  • Bịa, Nụrụ Ozi nke Ezi Olileanya
    Teta!—1999
  • “Olee Ndị Na-ezi Mba Dị Iche Iche Eziokwu Ahụ?”
    Teta!—2001
  • Bịa, Nụrụ Okwu Ihu Ọha Bụ́ “Olee Ndị Na-enye Chineke Otuto Taa?”
    Teta!—2003
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
w11 6/1 p. 32

“Ndị Mmadụ Hà Ga-emebi Ụwa a?”

● Ọ bụrụ na mmadụ anọrọ n’ọnwa lee ụwa anyị a anya, ọ ga-ahụ na ụwa anyị a mara ezigbo mma, na-egbukekwa egbuke. Ma, ọ bụrụ na onye ahụ abịa nso leruo ya anya, ọ ga-achọpụta na ụwa anyị a nọ ná nsogbu. Ọ̀ bụ maka gịnị? Azịza ya dị mfe: Ọ bụ maka na ụmụ mmadụ na-emebisị ya. Mmebi ha na-emebi ụwa abụghị naanị imetọ ikuku, igbukpọsị oké ọhịa, iwekọrọsị akụ̀ ndị dị n’ime ala, kamakwa omume ọjọọ ha ndị dị ka ime ihe ike, ịkwafu ọbara, na ịkwa iko, sokwa na-emebi ụwa ma na-eme ka ndị mmadụ na Chineke ghara ịdị ná mma.

N’ihe dị ka puku afọ abụọ gara aga, e buru amụma na Baịbụl na ihe ga-adị njọ otú ọ dị ugbu a n’ụwa. (2 Timoti 3:1-5; Mkpughe 11:18) Baịbụl kwukwara na ọ bụ Chineke ga-edozi nsogbu niile dị n’ụwa, ọ bụghị mmadụ. A ga-akọwa ihe ndị a dị mkpa n’okwu a ga-agwa ọhaneze nke isiokwu ya bụ, “Ndị Mmadụ Hà Ga-emebi Ụwa A?” Ebe a ga-ekwu okwu a bụ ná Mgbakọ Distrikti Ndịàmà Jehova nke isiokwu ya bụ “Ka Alaeze Chineke Bịa!” Mgbakọ a ga-amalite n’ọnwa Septemba na Naịjirịa, ma a ga-enwekwa ya n’ebe ndị ọzọ n’ụwa.

Anyị ji obi ụtọ na-akpọ gị òkù ka ị gaa mgbakọ a n’ebe kacha gị nso. Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu banyere mgbakọ a, biko, jụọ Ndịàmà Jehova bi n’ógbè unu ma ọ bụ detara ndị bipụtara magazin a akwụkwọ ozi. E dere ebe dị iche iche a ga-enwe mgbakọ a na Naịjirịa n’ebe anyị na-edebe ihe n’Ịntanet bụ́ www.jw.org.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya