Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w11 11/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • Isiokwu Nta
  • ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:
  • Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A 
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
w11 11/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Nọvemba 15, 2011

Nke A Na-amụ Amụ

ISIOKWU A GA-AMỤ N’IZU:

Disemba 26, 2011–Jenụwarị 1, 2012

“Adaberekwala ná Nghọta Gị”

PEEJI NKE 6

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 133, 23

Jenụwarị 2-8, 2012

Na-eje Ije Dị Ka Mmụọ Nsọ Si Chọọ Ka I Wee Nweta Ndụ na Udo

PEEJI NKE 10

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 83, 120

Jenụwarị 9-15, 2012

“Ndị Bi Nwa Oge” n’Ụwa Ọjọọ

PEEJI NKE 16

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 40, 85

Jenụwarị 16-22, 2012

Nyere Ụmụ Nwoke Aka Ka Ha Jewere Jehova Ozi

PEEJI NKE 24

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 123, 95

Jenụwarị 23-29, 2012

Na-azụnụ Ndị Ọzọ Ka Ha Ruo Eruo

PEEJI NKE 28

ABỤ NDỊ A GA-ABỤ: 45, 10

Ihe Isiokwu Ndị A Ga-amụ Amụ Na-ekwu

ISIOKWU NKE 1 PEEJI NKE 6-10

Ekpere ọ̀ na-abara gị uru? N’isiokwu a, ị ga-amụta otú ekpere nwere ike isi nyere gị aka ma i nwee nsogbu, ma ọ bụ ma i kpebiwe ihe ị ga-eme n’okwu ndị dị mkpa, ma ọ bụkwanụ ma ị chọọ imeri ọnwụnwa.

ISIOKWU NKE 2 PEEJI NKE 10-14

Pọl onyeozi gwara Ndị Kraịst nọ na Rom ihe ha ga-atụkwasị uche ha na ya ka ha wee nweta ndụ na udo. N’isiokwu a, ị ga-amụta otú ndụmọdụ o nyere ha nwere ike isi baara gị uru.

ISIOKWU NKE 3 PEEJI NKE 16-20

Isiokwu a gosiri na ndị ikom kwesịrị ntụkwasị obi n’oge ochie biri ndụ ka “ndị bi nwa oge.” Otú ahụkwa ka ndị mbụ soro ụzọ Jizọs mere. Ma, ezigbo Ndị Kraịst taa hà kwesịrị ime otú ahụ? Ị ga-aghọta ihe ibi ndụ ka ndị bi nwa oge n’ụwa ọjọọ a pụtara.

ISIOKWU NKE 4, 5 PEEJI NKE 24-32

A chọsiri ụmụ nwoke ndị ga na-edu ndú n’ọgbakọ ike. Jizọs nyeere ọtụtụ ụmụ nwoke aka ha anabata ozi ọma ahụ ma ruo eruo ijere Chineke ozi. Ọ bụrụ na anyị atụlee otú o si mee nke a, anyị ga-amụta otú anyị nwere ike isi nyere ụmụ nwoke anyị hụrụ n’ozi ọma aka. Anyị ga-amụtakwa otú anyị nwere ike isi nyere ụmụnna nwoke ndị e mere baptizim aka iru eru ịbụ ndị ohu na-eje ozi ma ọ bụ ndị okenye ná nzukọ Jehova.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A 

3 Jihu Ejiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Jeere Jehova Ozi

15 “ Enwere M Nkwarụ Ugbu A, ma M Gaghị Adịgide Otú ARuo Mgbe Ebighị Ebi!”

21 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

22 Obi Ọ̀ Dị Gị Ụtọ na I Nwere “Ihe Ùgwù nke Iji Obiọma Na-enye Ihe”?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya