Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
Febụwarị 15, 2012
© 2012 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. All rights reserved.
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ
EPREL 2-8, 2012
PEEJI NKE 3 • ABỤ NKE: 108, 74
EPREL 9-15, 2012
“Nwee Obi Ike, Dịkwa Ike nke Ukwuu”
PEEJI NKE 10 • ABỤ NKE: 101, 92
EPREL 16-22, 2012
Na-eme Ka Ndị Nọ n’Ọgbakọ Na-eme nke Ọma
PEEJI NKE 18 • ABỤ NKE: 20, 75
EPREL 23-29, 2012
Ndị Kraịst Ndị Ezinụlọ Ha Na-abụghị Ndị Kraịst Nwere Ike Inwe Obi Ụtọ
PEEJI NKE 26 • ABỤ NKE: 76, 56
IHE ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ NA-EKWU
ISIOKWU NKE 1 PEEJI NKE 3-7
Gịnị mere Jizọs ji gwa ndị na-eso ụzọ ya ka ha na-eche nche? N’isiokwu a, anyị ga-atụle ụzọ atọ Kraịst si gosi na ya chere nche mgbe ọ nọ n’ụwa. Anyị ga-atụlekwa otú anyị ga-esi na-eche nche ka ya n’ụzọ atọ ndị ahụ.
ISIOKWU NKE 2 PEEJI NKE 10-14
E nwere ndị ohu Jehova nwere obi ike, bụ́ ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Olee uru ịtụle ihe banyere ha ga-abara anyị? Anyị ga-atụle ajụjụ a n’isiokwu a. Ihe e kwo dee isiokwu a bụ ka e nyere anyị aka iji obi ike na-eme ihe Chineke chọrọ ka anyị mee.
ISIOKWU NKE 3 PEEJI NKE 18-22
E nwere àgwà e ji mara onye ọ bụla n’ime anyị. N’isiokwu a, anyị ga-atụle otú anyị nwere ike isi nye aka na-eme ka ọgbakọ na-eme nke ọma.
ISIOKWU NKE 4 PEEJI NKE 26-30
Ndị Kraịst ndị ezinụlọ ha na-abụghị Ndị Kraịst nwere ihe ha na ha na-alụ kwa ụbọchị. N’isiokwu a, anyị ga-atụle otú Ndị Kraịst ndị a nwere ike isi mee ka udo na-adị n’ezinụlọ ha ma nyere ndị ezinụlọ ha aka ịghọ Ndị Kraịst.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
8 Ha Ji Obi Ike Kwusaa Okwu Chineke!
15 Anyaụfụ Nwere Ike Imebi Uche Anyị
23 Netan Ji Obi Ya Niile Mee Ka E Fee Chineke
31 Ihe Si n’Ebe Anyị Na-edebe Ihe Ochie
IHU ỤLỌ NCHE A: Ụmụnna anyị na-ekwusara ndị si ebe dị iche iche n’India ozi ọma n’ọdụ ụgbọ okporo ígwè dị na Niu Deli nke dị n’India. Ihe karịrị narị ụgbọ okporo ígwè atọ na-akwụsị ebe a kwa ụbọchị
INDIA
MMADỤ OLE BI NA YA
1,224,614,000
NDỊ NKWUSA
33,182
IHE NDỊ NKWUSA E NWERE NA 2011 JI KARỊA NKE 2010
Ihe dị ka 1,700