Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ A
Eprel 1, 2012
© 2012 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. Naanị anyị ka ikike ibipụtaghachi ya dị n’aka.
Azịza nke Ajụjụ Ndị A Na-ajụ Banyere
ISIOKWU NDỊ BIDORO ỤLỌ NCHE A
3 Ndị Mmadụ Chọrọ Ịma Onye Jizọs Bụ
4 Azịza nke Ajụjụ Ndị A Na-ajụ Banyere Jizọs Kraịst
ISIOKWU NDỊ NA-AGBAKARỊ N’ỤLỌ NCHE A
10 Bịaruo Chineke Nso—“Biko, Kwe Ka Anyị Lọghachikwute Gị”
12 Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ
16 Mụta Ihe n’Okwu Chineke—Gịnị Mere E Ji Eme Ndị Kraịst Baptizim?
23 Ṅomie Okwukwe Ha—O Chebere Ezinụlọ Ya, Gbooro Ha Mkpa Ha, Rubekwara Chineke Isi Ruo Ọnwụ
29 Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ, Sị . . . Ònye Zitere “Kpakpando” Ahụ?
30 Maka Ndị Na-eto Eto—E Nyere Mozis Ọrụ Pụrụ Iche
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
18 Akwụkwọ Apọkrịfa Ndị Kọrọ Banyere Jizọs—Ihe Ha Kọrọ Ọ̀ Bụ Eziokwu?
20 Ihe Onyeàmà Jehova na Onye Agbata Obi Ya Kparịtara—Jizọs Ọ̀ Bụ Chineke?
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji nke 2]
Ebe e si nweta foto ndị dị na peeji nke 2 na nke 3, malite n’elu elu gawa n’aka nri: © Massimo Pizzotti/age fotostock and Hagia Sophia; © Angelo Cavalli/age fotostock; © Alain Caste/age fotostock; © 2010 SuperStock; Engravings by Doré