Eprel 1 Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ A Ndị Mmadụ Chọrọ Ịma Onye Jizọs Bụ Azịza nke Ajụjụ Ndị A Na-ajụ Banyere Jizọs Kraịst Ihe Baịbụl Zara Ọ̀ Dị Mkpa? Ị̀ Maara? “Biko, Kwe Ka Anyị Lọghachikwute Gị” Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ Gịnị Mere E Ji Eme Ndị Kraịst Baptizim? Akwụkwọ Apọkrịfa Ndị Kọrọ Banyere Jizọs—Ihe Ha Kọrọ Ọ̀ Bụ Eziokwu? Ihe Onyeàmà Jehova na Onye Agbata Obi Ya Kparịtara—Jizọs Ọ̀ Bụ Chineke? O Chebere Ezinụlọ Ya, Gbooro Ha Mkpa Ha, Rubekwara Chineke Isi Ruo Ọnwụ Ònye Zitere “Kpakpando” Ahụ? Maka Ndị Na-eto Eto—E Nyere Mozis Ọrụ Pụrụ Iche Peeji nke Iri Atọ na Abụọ Ọ̀ Ga-amasị Gị Ka Mmadụ Bịa na Nke Gị?