Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Julaị 1, 2012
© 2012 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. Naanị anyị ka ikike ibipụtaghachi ya dị n’aka.
Ònye Na-anụ Ekpere Ị Na-ekpe?
ISIOKWU NDỊ BIDORO ỤLỌ NCHE A
6 Gịnị Mere Onye Na-anụ Ekpere Ji Kwe Ka Ndị Mmadụ Na-ata Ahụhụ?
8 Gbaa Mbọ Ka Gị na Onye Na-anụ Ekpere Bụrụ Enyi
ISIOKWU NDỊ NA-AGBAKARỊ N’ỤLỌ NCHE A
11 Ị̀ Maara?
12 Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ
16 Mụta Ihe n’Okwu Chineke—Olee Otú Ihe Ndị Mmụọ Ozi na Ndị Mmụọ Ọjọọ Na-eme Si Gbasa Anyị?
18 Bịaruo Chineke Nso—Ọ Bụrụ na Chineke Agbaghara Mmadụ Mmehie, Ọ̀ Na-echefu Mmehie Ahụ?
23 Ṅomie Okwukwe Ha—“Ebe Ị Gara Ka M Ga-aga”
30 Maka Ndị Na-eto Eto—Chineke Kpọrọ Mmegbu Asị
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
19 “Mgbe Ọ Bụla Unu Na-ekpe Ekpere, Sịnụ, ‘Nna’”