Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Ọktoba 15, 2012
© 2012 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. Naanị anyị ka ikike ibipụtaghachi ya dị n’aka.
Nke A Na-amụ Amụ
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
NỌVEMBA 26, 2012–DISEMBA 2, 2012
Iji Obi Ike Na-edi Nsogbu Ndị E Nwere Taa
DISEMBA 3-9, 2012
DISEMBA 10-16, 2012
Rubere Chineke Isi ma Rite Uru ná Nkwa Ya
DISEMBA 17-23, 2012
IHE ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ NA-EKWU
ISIOKWU NKE 1 PEEJI NKE 7-11
Anyị bi n’oge oké nsogbu. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịmụta ihe n’aka ndị diri nsogbu ma n’oge anyị a ma n’oge ochie. Ọ ga-egosikwa anyị otú anyị nwere ike isi nwee obi ike ma na-enwe ọṅụ n’agbanyeghị nsogbu bịaara anyị.
ISIOKWU NKE 2 PEEJI NKE 12-16
Mmụọ nke ụwa na-eme ka ndị mmadụ na-ada mbà kama ịgba ha ume. N’isiokwu a, anyị ga-amụta otú anyị ga-esi na-ezere echiche ọjọọ na omume ọjọọ ndị na-etisa ọgbakọ, mụtakwa otú anyị ga-esi na-akpa àgwà ọma nke ga-eme ka anyị na ndị ọzọ dịrị n’udo.
ISIOKWU NKE 3, 4 PEEJI NKE 22-31
Isiokwu nke mbụ kwuru banyere nkwa ndị Chineke ṅụrụ iyi na ọ ga-emezu. Ọ bụrụ na anyị chọrọ irite uru ná nkwa ndị ahụ, anyị kwesịrị irubere Chineke isi ma na-emezu ihe anyị kwuru. Isiokwu nke abụọ kwuru banyere ndị mere ka Ee ha kwuru bụrụ Ee. Ọ ga-agba Ndị Kraịst e mere baptizim ume ka ha na-eme ka Ee kacha mkpa ha kwuru bụrụ Ee.—Mat. 5:37.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
3 Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha—Na Brazil
17 Ndị Bụ́ Enyi Kemgbe Afọ Iri Isii, ma Ha Ka Na-amalite Amalite
32 Agbamume nke ‘Si n’Ọnụ Ụmụntakịrị’
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe di na nwunye bụ́ ndị ọsụ ụzọ na-ekwusa ozi ọma n’ebe na-ekwo ekwo, tinyechaa akwụkwọ n’ihe a na-akwagharị akwagharị
TAỊMS SKWỊA, MANHATAN, NIU YỌK SITI
EBE NA-EKWO EKWO NDỊ ỌSỤ ỤZỌ
600
NA-EZI OZI ỌMA NA MANHATAN DỊ
12
ỌGBAKỌ OLE DỊ NA MANHATAN
55