Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w12 11/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Isiokwu Nta
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • IHE ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ NA-EKWU
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
w12 11/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Nọvemba 15, 2012

© 2012 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. All rights reserved.

Nke A Na-amụ Amụ

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

DISEMBA 24-30, 2012

“Kụziere M Ime Uche Gị”

PEEJI NKE 3 • ABỤ: 69, 120

DISEMBA 31, 2012 RUO JENỤWARỊ 6, 2012

Jizọs Gosiri Anyị Otú E Si Adị Umeala n’Obi

PEEJI NKE 10 • ABỤ: 84, 82

JENỤWARỊ 7-13, 2012

Mụta Ịkpa Àgwà Ka Onye Ka Nta

PEEJI NKE 15 • ABỤ: 26, 68

JENỤWARỊ 14-20, 2012

Olee Otú Ị Ga-esi Rite Uru n’Otú Jehova Si Agbaghara Mmehie?

PEEJI NKE 21 • ABỤ: 67, 91

JENỤWARỊ 21-27, 2012

Na-agbagharanụ Ibe Unu Kpamkpam

PEEJI NKE 26 • ABỤ: 77, 118

IHE ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ NA-EKWU

ISIOKWU NKE 1 PEEJI NKE 3-7

Isiokwu a ga-eme ka anyị mata na Devid, bụ́ eze Izrel, sọpụụrụ aha Jehova, jirikwa nzube ya kpọrọ ihe. Ọ ghọtakwara ihe mere Chineke ji nye Iwu ya, rịọkwa Jehova ka ọ kụziere ya ime uche ya. Isiokwu a ga-enyekwara anyị aka ịhụ ihe mere anyị ji kwesị ịmụta ile ihe anya mgbe niile otú Jehova si ele ya.

ISIOKWU NKE 2, 3 PEEJI NKE 10-19

Ezi Ndị Kraịst ma na ha kwesịrị ịdị umeala n’obi dị ka Jizọs. N’isiokwu nke mbụ, anyị ga-atụle otú Jizọs si dị umeala n’obi ka anyị nwee ike isochi nzọụkwụ ya anya. Isiokwu na-eso ya ga-egosi otú anyị ga-esi mụta ịkpa àgwà ka ndị ka nta ma dị umeala n’obi.

ISIOKWU NKE 4, 5 PEEJI NKE 21-30

Isiokwu abụọ a ga-enyere anyị aka ịghọta na Jehova dị njikere ịgbaghara ndị mmadụ, ma ndị mere mmehie dị oké njọ. O nwere ike isiri anyị ike mgbe ụfọdụ ịgbaghara ndị ọzọ. Ma, ndụmọdụ ndị dị na Baịbụl nwere ike inyere anyị aka ịmụta ịgbaghara ndị ọzọ.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

8 Ha Ji Ihe Mafọọrọ Ha Nyere Ụmụnna Ha Aka

20 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

31 Ihe Si N’ebe Anyị Na-edebe Ihe Ochie

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe a na-ezi mmadụ ozi ọma n’Albarasin, bụ́ obodo nta dị na Spen. Ọgbakọ Teruel nwere ndị nkwusa iri asaa na asatọ, na-ekwusa ozi ọma n’Albarasin na otu narị obodo na iri asatọ na asatọ ndị ọzọ

SPEN

MMADỤ OLE BI NA YA

47,042,900

NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA

111,101

NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS N’AFỌ 2012

192,942

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya