Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Febụwarị 1, 2013
© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. All rights reserved.
ISIOKWU ỤLỌ NCHE A: GỊNỊ KA ANYỊ NA-AMỤTA N’AKA MOZIS?
Mozis—Nwoke Hụrụ Ndị Ọzọ n’Anya 6
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Bịaruo Chineke Nso—‘Ọ Bụ Chineke nke Ndị Dị Ndụ’ 7
Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ 8
Ihe Ndị Na-eme Ka E Nwee Obi Ụtọ n’Ezinụlọ—Gịnị Ka Ị Ga-eme Ma Ọ Bụrụ na Nwa Gị Nwere Nkwarụ? 10
Olee Akwụkwọ Bụ́ “Oziọma Judas”? 13
GỤỌ ISIOKWU NDỊ A N’ỊNTANET | www.jw.org
KAADỊ AKỤKỌ NDỊ DỊ NA BAỊBỤL—Isọ
Gịnị na gịnị ka ị ma banyere Isọ nwanne Jekọb?
(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere ỤMỤAKA)
MAKA NDỊ NA-ETO ETO—Ị̀ Ga Na-emere Ndị Ọzọ Ebere?
Chọpụta ihe Jizọs kụziiri ndị mmadụ banyere ime ebere na ịkpọasị. Ị ga-achọpụta ya ma ị gụọ otu akụkọ a ma ama Jizọs kọrọ.
(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere NDỊ NA-ETO ETO, ị ga-ahụ ebe e dere IHE NDỊ E JI AMỤ BAỊBỤL)