Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w13 2/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Isiokwu Nta
  • NKE A NA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
w13 2/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Febụwarị 15, 2013

© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. All rights reserved.

NKE A NA-AMỤ AMỤ

EPREL 1-7, 2013

Ihe Nketa Jehova Nyere Anyị

PEEJI NKE 3 • ABỤ: 69, 28

EPREL 8-14, 2013

Ì Ji Ihe Nketa Jehova Nyere Anyị Kpọrọ Ihe?

PEEJI NKE 8 • ABỤ: 22, 75

EPREL 15-21, 2013

Nọsie Ike na Ndagwurugwu Jehova Ji Echebe Anyị

PEEJI NKE 17 • ABỤ: 133, 16

EPREL 22-28, 2013

Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Mee Ka Ị Ghara Inweta Otuto

PEEJI NKE 25 • ABỤ: 15, 61

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

▪ Ihe Nketa Jehova Nyere Anyị

▪ Ì Ji Ihe Nketa Jehova Nyere Anyị Kpọrọ Ihe?

N’isiokwu abụọ a, anyị ga-atụle ihe nketa dị iche iche Jehova nyere anyị. Anyị ga-amụta otú Chineke si chebe Okwu ya, mee ka anyị mara aha ya nakwa otú o si chebe eziokwu ya ka anyị ghara ikweta ozizi ụgha.

▪ Nọsie Ike na Ndagwurugwu Jehova Ji Echebe Anyị

Isiokwu a kọwara ihe ndagwurugwu ahụ e kwuru okwu ya na Zekaraya 14:4 pụtara, gosikwa ihe mere anyị ga-eji nọrọ na ya. Ọ kọwakwara ihe mmiri ahụ na-enye ndụ e kwuru okwu ya na Zekaraya 14:8 pụtara na uru anyị ga-erite ma anyị na-aṅụ ya.

▪ Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Mee Ka Ị Ghara Inweta Otuto

Isiokwu a na-egosi otú anyị nwere ike isi nweta otuto nke Jehova na-eme ka mmadụ nweta. Ọ kọwara ihe nwere ike ime ka anyị ghara inweta otuto ahụ na otú ndị ọzọ ga-esi rite uru ma anyị na-enweta otuto.

[Okwu nkọwa dị na peeji nke 2]

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

13 E Ziri Ndị Nche Eze Ozi Ọma

22 Kpachara Anya Maka Ihe Ndị I Bu n’Obi

30 O Si n’Ezinụlọ Keyafas

31 Ihe Si n’Ebe Anyị Na-edebe Ihe Ochie

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe otu onye nkwusa bi n’ebe ugwu Namibia na-ezi nwaanyị Himba ozi ọma. Na Namibia, ndị Himba na-achị ehi. Ụmụ nwaanyị ha na-ete ihe na-acha uhie uhie n’ahụ́ nakwa na ntutu isi ha

NAMIBIA

MMADỤ OLE BI NA YA

2,373,000

NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA

2,040

MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL

4,192

[Ihe ndị e sere na peeji nke 2]

(Ị chọọ ịhụ ebe e sere map a, gaa n’akwụkwọ a nke e biri ebi)

□ NDỊ NKWUSA

■ NDỊ A NA-AMỤRỤ IHE

4,000

3,000

2,000

1,000

0

2006 2007 2008 2009 2010 2011 2012

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya