Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w13 5/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Isiokwu Nta
  • NKE A NA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
w13 5/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Mee 15, 2013

© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania.

NKE A NA-AMỤ AMỤ

JULAỊ 1-7, 2013

Na-ezisa Ozi Ọma nke Ọma

PEEJI NKE 3 • ABỤ: 103, 102

JULAỊ 8-14, 2013

Ị̀ “Na-anụ Ọkụ n’Obi Ịrụ Ezi Ọrụ”?

PEEJI NKE 8 • ABỤ: 108, 93

JULAỊ 15-21, 2013

Ndị Di na Nwunye, Na-ekwurịtanụ Okwu nke Ọma Ka Unu Dịkwuo ná Mma

PEEJI NKE 14 • ABỤ: 36, 87

JULAỊ 22-28, 2013

Ndị Nne na Nna na Ndị Bụ́ Ụmụ, Jirinụ Ịhụnanya Na-ekwurịta Okwu

PEEJI NKE 19 • ABỤ: 88, 3

JULAỊ 29, 2013–ỌGỌST 4, 2013

Na-ekpebi Ime Ihe Ziri Ezi Ka I Nwee Ike Ijidesi Ihe Nketa Gị Ike

PEEJI NKE 26 • ABỤ: 14, 134

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

▪ Na-ezisa Ozi Ọma nke Ọma

Olee ndị anyị kwesịrị iṅomi otú ha si kwusaa ozi ọma? Isiokwu a ga-aza ajụjụ a, meekwa ka anyị mata ihe mere ndị mmadụ ji kwesị ịnụ ozi ọma. Ọ ga-akọwakwa otú anyị nwere ike isi na-ezi ozi ọma ya eruo mmadụ n’obi.

▪ Ị̀ “Na-anụ Ọkụ n’Obi Ịrụ Ezi Ọrụ”?

Ọ bụrụ na anyị “na-anụ ọkụ n’obi ịrụ ezi ọrụ,” e nwere ụzọ abụọ anyị ga-esi mee ka ndị mmadụ bịa fewe Chineke. Anyị ga-atụle ụzọ abụọ ahụ n’isiokwu a. (Taị. 2:14) Otu ụzọ bụ ozi ọma anyị na-ekwusa. Ụzọ nke abụọ abụrụ àgwà ọma anyị.

▪ Ndị Di na Nwunye, Na-ekwurịtanụ Okwu nke Ọma Ka Unu Dịkwuo ná Mma

▪ Ndị Nne na Nna na Ndị Bụ́ Ụmụ, Jirinụ Ịhụnanya Na-ekwurịta Okwu

Ikwurịta okwu nke ọma ga-eme ka di na nwunye na ụmụ ha na-enwe obi ụtọ n’ezinụlọ. Isiokwu nke mbụ ga-eme ka anyị mata àgwà ndị ga-enyere anyị aka ịna-ekwurịta okwu nke ọma. Isiokwu nke abụọ ga-akọwa otú e nwere ike isi merie nsogbu ndị na-eme ka ndị nne na nna na ụmụ ha ghara ịna-ekwurịta okwu.

▪ Na-ekpebi Ime Ihe Ziri Ezi Ka I Nwee Ike Ijidesi Ihe Nketa Gị Ike

Olee ihe nketa Chineke kwere nkwa inye Ndị Kraịst? Gịnị ka anyị kwesịrị ịmụta banyere ihe nketa anyị ma anyị tụlee otú Isọ si lee ihe nketa ya anya? Olee ihe ndị anyị ga-eme ka anyị nwee ike ịna-ekpebi ime ihe ziri ezi ma jidesie ihe nketa anyị ike? A ga-aza ajụjụ ndị a n’isiokwu a.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

13 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

24 Ihe Mere Ndụ Anyị Ji Nwee Isi

31 Ihe Si n’Ebe Anyị Na-edebe Ihe Ochie

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe ụmụnna nwaanyị ji akwụkwọ ndị e dere n’asụsụ Gujerati na-ezi onye nọ n’ụlọ ahịa ozi ọma na Lọndọn

LỌNDỌN, DỊ N’INGLAND

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya