Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Jun 15, 2013
© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania.
NKE A NA-AMỤ AMỤ
ỌGỌST 5-11, 2013
ỌGỌST 12-18, 2013
Ghọta na Jehova Na-emesapụ Aka, Nweekwa Ezi Uche
ỌGỌST 19-25, 2013
Ghọta na Jehova Na-eguzosi Ike n’Ihe, Na-agbagharakwa Mmehie
ỌGỌST 26, 2013–SEPTEMBA 1, 2013
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
▪ Ghọta Àgwà Jehova nke Ọma
▪ Ghọta na Jehova Na-emesapụ Aka, Nweekwa Ezi Uche
▪ Ghọta na Jehova Na-eguzosi Ike n’Ihe, Na-agbagharakwa Mmehie
Ọtụtụ Ndị Kraịst na-echetakarị àgwà anọ ndị bụ́ isi Jehova nwere. Ma, isiokwu atọ a ga-eme ka anyị ghọtakwuo ọtụtụ àgwà Jehova ndị a na-adịghị atụlekarị. Ajụjụ ndị anyị ga-aza n’àgwà nke ọ bụla bụ: Gịnị ka ọ pụtara? Olee otú Jehova si akpa àgwà ahụ? Olee otú anyị ga-esi ṅomie Jehova?
▪ Kwe Ka Aka ná Ntị Jehova Na-adọ Gị Kpụzie Gị
Baịbụl kwuru na ‘ọ bụ Jehova kpụrụ anyị.’ (Aịza. 64:8) Ihe a o kwuru gosiri na Jehova nwere ikike ịchị ndị mmadụ nakwa mba dị iche iche. Isiokwu a ga-egosi ihe anyị nwere ike ịmụta banyere otú Jehova si kpụzie ndị mmadụ nakwa mba dị iche iche n’oge gara aga. Anyị ga-amụtakwa uru ọ ga-abara anyị ma anyị kwe ka ọ kpụzie anyị taa.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
3 Irubere Jehova Isi Emeela Ka M Nweta Ọtụtụ Ngọzi
22 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
29 Ndị Okenye, Ùnu Ga-eme Ka “Mkpụrụ Obi Ike Gwụrụ Nwee Ume”?
32 Ì Chetara?
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe ụmụnna anyị na-ekwusa ozi ọma n’okporo ámá n’obodo Frankfọt dị na Jamanị
JAMANỊ
MMADỤ OLE BI NA YA
81,751,600
NDỊÀMÀ JEHOVA OLE NỌ NA YA
162,705
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
74,466
MMADỤ OLE BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS N’AFỌ 2012
265,407