Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w13 8/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Isiokwu Nta
  • NKE A NA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
w13 8/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Ọgọst 15, 2013

© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania.

NKE A NA-AMỤ AMỤ

SEPTEMBA 30, 2013–ỌKTOBA 6, 2013

E Doro Unu Nsọ

PEEJI NKE 3 • ABỤ: 125, 66

ỌKTOBA 7-13, 2013

‘Ewesola Jehova Oké Iwe’

PEEJI NKE 10 • ABỤ: 119, 80

ỌKTOBA 14-20, 2013

Ka Anyị Na-echebara Ibe Anyị Echiche, Na-agbarịtakwa Ibe Anyị Ume

PEEJI NKE 18 • ABỤ: 124, 20

ỌKTOBA 21-27, 2013

Chebara Ụdị Mmadụ I Kwesịrị Ịbụ Echiche

PEEJI NKE 23 • ABỤ: 61, 43

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

▪ E Doro Unu Nsọ

Ebe ọ bụ na anyị nyefere Jehova onwe anyị, anyị bụ ndị e doro nsọ, ya bụ, a họọrọ anyị ka anyị na-arụ ọrụ Jehova. N’isiokwu a, anyị ga-atụle Nehemaya isi 13 na ihe anọ nwere ike inyere anyị aka ịna-adị nsọ.

▪ ‘Ewesola Jehova Oké Iwe’

N’isiokwu a, anyị ga-atụle ihe ise nwere ike ime ka onye ji obi ya niile na-efe Chineke malite ‘iweso ya oké iwe.’ (Ilu 19:3) Anyị ga-atụlekwa ihe ise anyị ga-eme ka anyị ghara ịtawa Jehova ụta maka nsogbu ndị bịaara anyị.

▪ Ka Anyị Na-echebara Ibe Anyị Echiche, Na-agbarịtakwa Ibe Anyị Ume

▪ Chebara Ụdị Mmadụ I Kwesịrị Ịbụ Echiche

Isiokwu nke mbụ ga-akọwa otú anyị nwere ike isi na-enyere ibe anyị aka iji obi anyị niile na-ejere Chineke ozi n’agbanyeghị nsogbu ndị na-abịara anyị. Isiokwu nke abụọ ga-eme ka anyị mata ụzọ aghụghọ Setan si achọ ime ka anyị na Chineke ghara ịdị ná mma na otú anyị ga-esi zere ya.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

8 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

9 Jehova ‘Na-eburu M Ibu M Kwa Ụbọchị’

15 Ndị Nne na Nna, Malitenụ Mgbe Nwa Unu Bụ Nwa Ọhụrụ Kụziwere Ya Okwu Chineke

28 Ị̀ Na-ahụ Ụgbọ Ịnyịnya Na-acha Ọkụ Ọkụ Ịlaịsha Hụrụ?

31 Ihe Si n’Ebe Anyị Na-edebe Ihe Ochie

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe Ndịàmà Jehova na-ekwusa ozi ọma n’ụlọ n’ụlọ n’obodo Erap. Obodo a so n’ọtụtụ obodo na-emepeghị emepe, ndị dị n’akụkụ ugwu n’ebe a na-akpọ Morobe, nke dị na Papiuwa Niu Gini

PAPIUWA NIU GINI

Mmadụ Ole Bi na Ya: 7,013,829

Nkezi Ndị Nkwusa Kwa Ọnwa: 3,770

Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Oge Niile Kwa Ọnwa: 367

Nkezi Ọmụmụ Baịbụl Kwa Ọnwa: 5,091

Mmadụ Ole Bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’Afọ 2012: 28,909

Asụsụ Ole A Na-asụgharị Akwụkwọ Anyị na Ha: 14

E kee ndị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs, onye nkwusa ọ bụla ketara ihe dị ka mmadụ isii

[Ihe e sere na peeji nke 2]

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya