Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w13 10/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Isiokwu Nta
  • NKE A NA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
w13 10/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Ọktoba 15, 2013

© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania.

NKE A NA-AMỤ AMỤ

DISEMBA 2-8, 2013

Ihe Ndị E Kere Eke Na-eme Ka Anyị Mata Onye Chineke Dị Ndụ Bụ

PEEJI NKE 7 • ABỤ: 110, 15

DISEMBA 9-15, 2013

“Bụrụnụ Ndị Ohu Jehova”

PEEJI NKE 12 • ABỤ: 62, 84

DISEMBA 16-22, 2013

Ihe Anyị Kwesịrị Ịmụta n’Ekpere E Chere Echiche Kpee

PEEJI NKE 21 • ABỤ: 68, 6

DISEMBA 23-29, 2013

Na-eme Ihe Ị Mụtara n’Ekpere Dị Mkpa Jizọs Kpere

PEEJI NKE 26 • ABỤ: 57, 56

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

▪ Ihe Ndị E Kere Eke Na-eme Ka Anyị Mata Onye Chineke Dị Ndụ Bụ

Ọ bụ Chineke a na-anaghị ahụ anya kere eluigwe na ụwa. Ì ji obi gị niile kwere na ọ bụ ya kere ya? Ọ bụghị mmadụ niile kwetara. Olee otú anyị nwere ike isi nyere ndị ọzọ aka ka ha ghọta nke bụ́ eziokwu gbasara Chineke, meekwa ka okwukwe anyị nwere na ya sikwuo ike? Isiokwu a ga-aza ajụjụ a.

▪ “Bụrụnụ Ndị Ohu Jehova”

A gbara Ndị Kraịst ume ka ha bụrụ ndị ohu Jehova. Isiokwu a ga-akụziri anyị ihe Iwu Mozis kwuru gbasara ndị ohu, ihe anyị ga-eme ka anyị ghara ịbụ ndị ohu Setan, nakwa ka ụwa ya ghara ịrata anyị. O kwukwara ihe ọma Chineke ga-emere anyị ma anyị jiri obi anyị niile bụrụ ndị ohu ya.

▪ Ihe Anyị Kwesịrị Ịmụta n’Ekpere E Chere Echiche Kpee

▪ Na-eme Ihe Ị Mụtara n’Ekpere Dị Mkpa Jizọs Kpere

Ọ bụrụ na anyị ana-atụgharị uche n’Okwu Chineke, ọ ga-eme ka ekpere anyị ka mma. Isiokwu nke mbụ gosiri na ndị Livaị tụgharịrị uche n’Okwu Chineke tupu ha ekpee ekpere maka ndị Izrel. Isiokwu nke abụọ gosiri otú anyị nwere ike isi na-eme ihe Jizọs kwuru n’otu ekpere dị mkpa o kpere. Ekpere abụọ a na-akụziri anyị na mgbe anyị na-ekpe ekpere, anyị kwesịrị ibu ụzọ kwuo ihe gbasara Jehova tupu anyị arịọ ya ihe ọ ga-emere anyị.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

3 Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha—Na Filipinz

17 Ịtụkwasị Jehova Obi Abaarala Anyị Uru

31 Ì Nwere Ike Ịgbakwu Mbọ Na-adọ Ndị Ọzọ Aka ná Ntị?

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe onye nkwusa na-ezi ozi ọma n’obere obodo a na-akpọ Panajakel, nke dị n’Ọdọ Mmiri Atitlan. Ndịàmà Jehova nọ na Gụatemala na-ezi ndị mmadụ ozi ọma n’asụsụ iri na otu ma e wezụga Spanish

GỤATEMALA

MMADỤ OLE BI NA YA:

15,169,000

NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA:

34,693

MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL:

47,606

[Ihe e sere na peeji nke 2]

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya