Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Febụwarị 15, 2014
© 2014 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania.
NKE A NA-AMỤ AMỤ
EPREL 7-13, 2014
Na-eto Kraịst, Bụ́ Eze Dị Ebube
EPREL 14-20, 2014
Ṅụrịa Ọṅụ n’Ihi Ọlụlụ Nwunye nke Nwa Atụrụ Ahụ
EPREL 21-27, 2014
Jehova Na-egboro Anyị Mkpa ma Na-echebe Anyị
EPREL 28, 2014–MEE 4, 2014
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
▪ Na-eto Kraịst, Bụ́ Eze Dị Ebube
▪ Ṅụrịa Ọṅụ n’Ihi Ọlụlụ Nwunye nke Nwa Atụrụ Ahụ
Jizọs Kraịst bụ ma Eze ma Mesaya. O kere mma agha ya n’úkwù ma gbara ịnyịnya na-aga ka o merie ndị iro ya. O merichaa ha, ọ ga-alụ nwaanyị mara mma. Ndị so nwunye ya bụ ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke. Abụ Ọma nke iri anọ na ise kwuru ihe ndị a na-eme obi ụtọ. Chọpụta otú ihe ndị e kwuru na ya si gbasa gị.
▪ Jehova Na-egboro Anyị Mkpa ma Na-echebe Anyị
▪ Jehova Bụ Ezigbo Enyi Anyị
Olee ihe ndị ga-eme ka anyị hụkwuo Jehova, bụ́ Nna anyị nke eluigwe, n’anya? Isiokwu abụọ a ga-eme ka anyị na Jehova dịkwuo ná mma n’ihi na ọ bụ Onye na-egboro anyị mkpa, Onye na-echebe anyị, na ezigbo Enyi anyị. Ha ga-emekwa ka anyị nyere ndị ọzọ aka ịna-asọpụrụ ya.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
13 Jehova Kwụrụ Nwaanyị Zarefat Di Ya Nwụrụ Ụgwọ n’Ihi Okwukwe Ya
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe nwanna nwaanyị ji asụsụ Chaịniiz na-ezi mmadụ ozi ọma. Ọ na-enye onye ahụ akwụkwọ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? A na-akpọ ebe ahụ Maịkelaplaz. Ọ dị na Vienna. Ọtụtụ ndị na-abịa ebe ahụ. N’ihi ya, ọ dị mma ịga ebe ahụ zie ozi ọma
ỌSTRIA
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
20,923
NDỊ ỌSỤ ỤZỌ OLE NỌ NA YA
2,201
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
10,987
Na Vienna, a na-ekwusa ozi ọma n’asụsụ iri abụọ na ise