Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w14 4/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
  • Isiokwu Nta
  • NKE A NA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
w14 4/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Eprel 15, 2014

© 2014 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

NKE A NA-AMỤ AMỤ

JUN 2-8, 2014

Ṅomie Okwukwe Mozis

PEEJI NKE 3 • ABỤ: 33, 133

JUN 9-15, 2014

Ị̀ Na-ahụ “Onye A Na-apụghị Ịhụ Anya”?

PEEJI NKE 8 • ABỤ: 81, 132

JUN 16-22, 2014

E Nweghị Onye Ga-abụli Ohu Nna Ukwu Abụọ

PEEJI NKE 17 • ABỤ: 62, 106

JUN 23-29, 2014

Nwee Obi Ike, Jehova Bụ Onye Na-enyere Gị Aka

PEEJI NKE 22 • ABỤ: 22, 95

JUN 30, 2014–JULAỊ 6, 2014

Obi Ọ̀ Dị Gị Ụtọ na Jehova Na-eleru Gị Anya?

PEEJI NKE 27 • ABỤ: 69, 120

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

▪ Ṅomie Okwukwe Mozis

▪ Ị̀ Na-ahụ “Onye A Na-apụghị Ịhụ Anya”?

Okwukwe Mozis siri ezigbo ike. Ọ dị ya ka ọ̀ na-ahụ Jehova. Isiokwu abụọ a kwuru otú anyị nwere ike isi nwee ụdị okwukwe ahụ Mozis nwere ma ‘guzosie ike dị ka à ga-asị na anyị na-ahụ onye ahụ anya bụ́ Onye a na-apụghị ịhụ anya.’—Hib. 11:27.

▪ E Nweghị Onye Ga-abụli Ohu Nna Ukwu Abụọ

▪ Nwee Obi Ike, Jehova Bụ Onye Na-enyere Gị Aka

Ọtụtụ ndị na-ahapụ mba ha gaa mba ọzọ na-achọ ọrụ. Ha na-ahapụ di ha ma ọ bụ nwunye ha na ụmụ ha. Isiokwu abụọ a ga-enyere anyị aka ịmata otú Jehova chọrọ ka anyị si na-elekọta ezinụlọ anyị na otú o si enyere anyị aka ịna-elekọta ha.

▪ Obi Ọ̀ Dị Gị Ụtọ na Jehova Na-eleru Gị Anya?

Baịbụl sịrị na “anya Jehova dị n’ebe niile.” Ụjọ ò kwesịrị ịna-atụ anyị na Jehova nwere ike ịna-ele anyị naanị ka ọ mara ma ànyị adaala iwu ya? (Ilu 15:3) N’isiokwu a, anyị ga-ahụ uru ise anyị nwere ike irite n’otú Jehova si eleru anyị anya.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

13 Ebe Ozi Oge Niile Mere Ka M Ruo

32 Ị̀ Maara?

[Okwu nkọwa dị na peeji nke 2]

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe otu nwanna na-ezi onye na-akpụ ya isi ozi ọma n’Istanbul. Ọ na-enye ya broshọ bụ́ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke

TỌKI

MMADỤ OLE BI NA YA

75,627,384

NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA

2,312

MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL

1,632

MMADỤ OLE ONYEÀMÀ JEHOVA Ọ BỤLA KETARA IZI OZI ỌMA:

32,711

Kemgbe afọ 2004, ndị ọsụ ụzọ oge niile e nwere na Tọki ejirila ihe dị ka okpukpu abụọ na ọkara karịa otú ha habu

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya