Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w14 5/15 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
  • Isiokwu Nta
  • NKE A NA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
  • ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
w14 5/15 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Mee 15, 2014

© 2014 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

NKE A NA-AMỤ AMỤ

JULAỊ 7-13, 2014

Olee Otú Anyị Kwesịrị Isi “Azaghachi Onye Ọ Bụla”?

PEEJI NKE 6 • ABỤ: 96, 93

JULAỊ 14-20, 2014

Na-akpa Àgwà Ọma n’Ozi Ọma

PEEJI NKE 11 • ABỤ: 73, 98

JULAỊ 21-27, 2014

Jehova Na-ahazi Ihe Ya Ahazi

PEEJI NKE 21 • ABỤ: 125, 53

JULAỊ 28, 2014–ỌGỌST 3, 2014

Ì So Nzukọ Jehova Na-aga Ụkwụ na Ụkwụ?

PEEJI NKE 26 • ABỤ: 45, 27

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ

▪ Olee Otú Anyị Kwesịrị Isi “Azaghachi Onye Ọ Bụla”?

▪ Na-akpa Àgwà Ọma n’Ozi Ọma

Mgbe ụfọdụ, ndị mmadụ na-ajụ anyị ajụjụ siri ike n’ozi ọma. Isiokwu nke mbụ kwuru ụzọ atọ anyị nwere ike isi zaa onye jụrụ anyị ụdị ajụjụ ahụ ihe ga-eru ya n’obi. (Kọl. 4:6) Isiokwu nke abụọ kọwara otú anyị ga-esi mee ihe Jizọs kwuru na Matiu 7:12 ma anyị gaa ozi ọma.

▪ Jehova Na-ahazi Ihe Ya Ahazi

▪ Ì So Nzukọ Jehova Na-aga Ụkwụ na Ụkwụ?

Kemgbe ụwa, Jehova na-ahazi ndị ohu ya ahazi. N’isiokwu abụọ a, anyị ga-atụle ihe Chineke chọrọ ka ndị ya na-eme. Anyị ga-ahụkwa ihe mere o ji dị mkpa ka anyị na-eme ihe nzukọ Jehova na-agwa anyị.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A

3 ‘Ihe Oriri M Bụ Ka M Mee Uche Chineke’

16 Jehova Enyerela M Aka

31 Ihe Si n’Ebe Anyị Na-edebe Ihe Ochie

IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe ndị nkwusa na-ezi onye na-ere azụ̀ n’akụkụ ụzọ ozi ọma. Obodo a bụ agwaetiti. A na-asụ ihe karịrị asụsụ iri abụọ na ya

SAỊPAN

MMADỤ OLE BI NA YA

48,220

NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA

201

NDỊ ỌSỤ ỤZỌ OGE NIILE

32

NDỊ ỌSỤ ỤZỌ INYEAKA

76

Ndị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’afọ 2013 dị 570

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya