Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Jun 15, 2014
© 2014 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
NKE A NA-AMỤ AMỤ
ỌGỌST 4-10, 2014
“Hụ Jehova Bụ́ Chineke Gị n’Anya”
ỌGỌST 11-17, 2014
“Hụ Onye Agbata Obi Gị n’Anya Dị Ka Onwe Gị”
ỌGỌST 18-24, 2014
Ị̀ Na-ewere Ndị Na-adịghị Ike Otú Jehova Si Were Ha?
ỌGỌST 25-31, 2014
Nyere Ndị Ọzọ Aka Ka Ha Nwee Ike Ịna-emekwu nke Ọma n’Ọgbakọ
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
▪ “Hụ Jehova Bụ́ Chineke Gị n’Anya”
▪ “Hụ Onye Agbata Obi Gị n’Anya Dị Ka Onwe Gị”
N’isiokwu abụọ a, anyị ga-eleba anya n’iwu abụọ Jizọs kwuru na ọ bụ ha kacha n’Iwu Mozis. Jizọs kwuru na anyị kwesịrị iji obi anyị dum, mkpụrụ obi anyị dum, na uche anyị dum hụ Chineke n’anya. Isiokwu nke mbụ ga-enyere anyị aka ịmata otú anyị ga-esi eme ya. N’isiokwu nke abụọ, anyị ga-atụle otú anyị ga-esi hụ onye agbata obi anyị n’anya dị ka onwe anyị.
▪ Ị̀ Na-ewere Ndị Na-adịghị Ike Otú Jehova Si Were Ha?
▪ Nyere Ndị Ọzọ Aka Ka Ha Nwee Ike Ịna-emekwu nke Ọma n’Ọgbakọ
N’isiokwu abụọ a, anyị ga-ahụ otú anyị nwere ike isi nyere ụmụnna ndị chere na ha adịghị ike aka. Anyị ga-ahụkwa otú anyị ga-esi nyere ụmụnna nwoke ka na-eto eto ma ọ bụ ndị nke a ka mere baptizim ọhụrụ aka ka ha nwee ike ịna-emekwu nke ọma n’ọgbakọ.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
3 ‘Mee Ka Ụzọ Gị Dị Larịị’ Ka Ihe Gaziere Gị
7 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
8 Olee Otú Ị Ga-esi Nyere Ụmụnna Gbara Alụkwaghịm Aka?
22 Ì Chetara?
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe a na-ezi onye na-akụ azụ̀ ozi ọma n’asụsụ Mbukushu. Ha nọ n’akụkụ Osimiri Okavango nke dị na Bọtswana. A na-ezikwa ọtụtụ ndị na-akụ azụ̀ n’ebe ahụ ozi ọma n’asụsụ Mbukushu
BỌTSWANA
MMADỤ OLE BI NA YA
2,021,000
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
2,096
ỌGBAKỌ OLE DỊ NA YA
47
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS N’AFỌ 2013
5,735