Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
Ọgọst 15, 2015
© 2015 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
NKE A NA-AMỤ AMỤ
SEPTEMBA 28, 2015–ỌKTOBA 4, 2015
Na-atụgharị Uche n’Ịhụnanya Na-adịgide Adịgide Jehova Nwere
PEEJI NKE 9
ỌKTOBA 5-11, 2015
PEEJI NKE 14
ỌKTOBA 12-18, 2015
Kwadebe Ugbu A Maka Ibi n’Ụwa Ọhụrụ
PEEJI NKE 19
ỌKTOBA 19-25, 2015
Zere Mkpakọrịta Ọjọọ n’Oge Ikpeazụ A
PEEJI NKE 24
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ AMỤ
▪ Na-atụgharị Uche n’Ịhụnanya Na-adịgide Adịgide Jehova Nwere
Jehova nwere ịhụnanya na-adịgide adịgide n’ebe ndị ya nọ. N’isiokwu a, anyị ga-atụle otú Chineke si gosi na ọ hụrụ anyị n’anya. Ọ bụrụ na anyị ana-atụgharị uche n’ịhụnanya Jehova nwere n’ebe anyị nọ, anyị ga na-agba mbọ ka anyị na ya dịkwuo ná mma.
▪ Na-atụ Anya Ya
▪ Kwadebe Ugbu A Maka Ibi n’Ụwa Ọhụrụ
N’agbanyeghị afọ ole gaferela kemgbe anyị na-eche ka ụwa ọhụrụ bịa, obi kwesịrị isi anyị ike na Jehova ga-emezu nkwa ya. E nwere ihe ndị mere anyị ji kwesị ịna-atụsi anya ụwa ọhụrụ ike. Isiokwu abụọ a ga-enyere anyị aka ime otú ahụ.
▪ Zere Mkpakọrịta Ọjọọ n’Oge Ikpeazụ A
Gịnị mere anyị ji kwesị izere mkpakọrịta ọjọọ n’oge ikpeazụ a dị oké egwu? Olee otú Baịbụl si enyere anyị aka ime otú ahụ? Anyị ga-aza ajụjụ ndị a na ajụjụ ndị ọzọ yiri ha n’isiokwu a.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A: Ebe otu nwanna na-eto eto na-egosi mmadụ vidio dị́ na jw.org n’obodo Esperanza, mgbe ọ na-anọghị n’ozi
AJENTINA
MMADỤ OLE BI NA YA
42,670,000
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
150,171
NDỊ ỌSỤ ỤZỌ OGE NIILE
18,538
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
126,661
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2014)