Okwu Mmalite
OLEE IHE I CHERE?
Ò nwere uru okwu a a ma ama e dere n’okpuru ebe a ga-abara gị?
“Chineke hụrụ ụwa n’anya nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya.”—Jọn 3:16.
Isiokwu Ụlọ Nche a kọwara uru ọnwụ Jizọs na ahụhụ ọ tara ga-abara gị.