Okwu Mmalite
OLEE IHE I CHERE?
Olee onyinye kachanụ Chineke nyerela anyị?
Baịbụl kwuru, sị: “Chineke hụrụ ụwa n’anya nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya.”—Jọn 3:16.
Ụlọ Nche a kwuru ihe mere Chineke ji zite Jizọs n’ụwa ka ọ nwụọ n’ihi anyị. O kwukwara otú anyị ga-esi gosi na obi dị anyị ụtọ maka onyinye a o nyere anyị.