Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
ISIOKWU ỤLỌ NCHE A
Ị̀ GA-ANABATA ONYINYE KACHANỤ CHINEKE NYERE ANYỊ?
3 Onyinye Pụrụ Iche Jehova Nyere Anyị
4 Gịnị Mere Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị Ji Dị Oké Ọnụ Ahịa?
6 Olee Otú Ị Ga-esi Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ Maka Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị?
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ́ N’ỤLỌ NCHE A
8 BAỊBỤL Ò KWURU NA NDỊ WEPỤTARA ONWE HA IJERE CHINEKE OZI AGAGHỊ ALỤ DI MA Ọ BỤ NWUNYE?
10 OTÚ ỤFỌDỤ NDỊ OHU SI NWERE ONWE HA N’OGE OCHIE NA N’OGE A