Okwu Mmalite
OLEE IHE I CHERE?
Ihe a Baịbụl kwuru ọ̀ ga-emecha mee?
“[Chineke] ga-ehichapụkwa anya mmiri niile n’anya ha, ọnwụ agaghị adị ọzọ.”—Mkpughe 21:3, 4.
Isiokwu Ụlọ Nche a kọwara otú Chineke ga-esi emezu nkwa a o kwere nakwa uru ọ ga-abara gị.