Nke A Na-amụ Amụ
JULAỊ 2016
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: ỌGỌST 29 RUO SEPTEMBA 25, 2016
© 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
DỌMINIKAN RIPỌBLIK
Ebe otu nwanna bụ́ ọsụ ụzọ pụrụ iche ji Baịbụl na-ezi otu nwoke ghọchara akị bekee ozi ọma n’akụkụ mmiri dị́ na Las Terenas
NDỊ NKWUSA OLE NỌ́ NA YA
37,536
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
69,892
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2015)
120,103
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye sí ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.jw.org/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.