Isiokwu Ndị Dị́ n’Ụlọ Nche A
3 Akụkọ Ndụ—Aghọrọ M “Ihe Niile n’Ebe Ụdị Mmadụ Niile Nọ”
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 30, 2017 RUO FEBỤWARỊ 5, 2017
8 Chineke Mere Ka Unu Si ná Mmehie Pụọ n’Ihi Obiọma Ya Na-erughịrị Mmadụ
IZU NA-AMALITE NA FEBỤWARỊ 6 RUO 12, 2017
13 “Ịtụkwasị Uche na Mmụọ Nsọ Pụtara Ndụ na Udo”
Ndị Rom isi isii na isi asatọ nyere anyị ndụmọdụ bara uru gbasara otú Ndị Kraịst kwesịrị isi na-ebi ndụ. Ịmụ ebe ahụ ga-enyere anyị aka irite uru n’obiọma Chineke na-erughịrị mmadụ na ilekwasị anya n’ihe ga-eme ka anyị nweta ndụ ebighi ebi.
18 Ì Chetara?
IZU NA-AMALITE NA FEBỤWARỊ 13 RUO 19, 2017
19 Na-atụkwasị Jehova Nchegbu Gị Niile
IZU NA-AMALITE NA FEBỤWARỊ 20 RUO 26, 2017
24 Jehova Na-akwụ Ndị Na-achọsi Ya Ike Ụgwọ Ọrụ
N’isiokwu nke mbụ, anyị ga-eleba anya n’otú anyị ga-esi tụkwasị Chineke nchegbu anyị niile. Isiokwu nke abụọ ga-akọwa otú okwukwe anyị ga-esi sie ike ma anyị kwetasie ike na Chineke na-akwụ ndị na-achọsi ya ike ụgwọ ọrụ. Anyị ga-amụtakwa otú ụgwọ ọrụ anyị na-atụ anya ya si abara anyị uru.