Ụlọ Nche A Na-amụ Amụ
DISEMBA 2016
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: JENỤWARỊ 30, RUO FEBỤWARỊ 26, 2017
© 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
PỌTUGAL
Ọtụtụ ndị na-abịa n’obodo Avero dị́ n’ebe ugwu Pọtugal ka ha hụ ebe a na-emepụta nnu. Ndịàmà Jehova bí n’obodo a na-aga ezi ndị na-ere nnu a na-emepụta ebe ahụ ozi ọma
NDỊ NKWUSA OLE NỌ́ NA YA
48,840
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
28,687
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2015)
91,472
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye sí ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr418.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.