Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
ỌKTOBA 2017
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: NỌVEMBA 27 RUO DISEMBA 24, 2017
© 2017 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
NAỊJIRỊA
Ihe a bụ otu n’ime ọtụtụ ebe a na-akpọsa akwụkwọ anyị na Legọs. Legọs bụ obodo ndị mmadụ kacha biri na ya n’Afrịka. Kwa ọnwa, ọ dịkarịa ala, mmadụ isii na-ekwu ka a bịa mụwara ha Baịbụl n’ebe a anyị na-akpọsa akwụkwọ anyị
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
370,336
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
870,185
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2016)
774,874
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.jw.org/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.