Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
3 Akụkọ Ndụ—Jehova Na-agọzi Ndị Na-eme Uche Ya
IZU NA-AMALITE NA NỌVEMBA 27, 2017 RUO DISEMBA 3, 2017
7 “Ka Anyị Hụ Ụmụnna Anyị n’Anya . . . n’Omume Nakwa n’Eziokwu”
Ezigbo ịhụnanya ka e ji amata ezigbo Ndị Kraịst. Isiokwu a ga-akọwa ụzọ itoolu anyị ga-esi egosi ịhụnanya nke “na-abụghị nke ihu abụọ.”—2 Kọr. 6:6.
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 4 RUO 10, 2017
12 Eziokwu Na-eweta “Ọ Bụghị Udo, Kama Mma Agha”
Nsogbu ndị ezinụlọ anyị na-abụghị Ndịàmà Jehova na-enye anyị nwere ike ime ka ihe na-esiri anyị ike. N’isiokwu a, anyị ga-amụta otú anyị nwere ike isi die nsogbu ha na-enye anyị.
17 Josef Onye Arimatia Ekpebie Ịbụ Onye Na-eso Ụzọ Jizọs
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 11 RUO 17, 2017
21 Uru Ọhụụ Zekaraya Baara Anyị
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 18 RUO 24, 2017
26 Ụgbọ Ịnyịnya na Okpueze Ga-echebe Gị
Isiokwu ndị a ga-akọwa ọhụụ nke isii, nke asaa na nke asatọ Zekaraya hụrụ. Ọhụụ nke isii na nke asaa ga-enyere anyị aka ịmata na nzukọ Jehova dị ọcha anyị nọ na ya baara anyị ezigbo uru. Ọhụụ nke asatọ ga-akụziri anyị otú Jehova si echebe anyị ka anyị nwee ike ịnọ ná nzukọ ya.
31 Otu Ihe Ọma Onye Kraịst Mere
32 Ị̀ Maara?