Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 29, 2018 RUO FEBỤWARỊ 4, 2018
IZU NA-AMALITE NA FEBỤWARỊ 5 RUO 11, 2018
8 ‘Enwere M Olileanya n’Ebe Chineke Nọ’
Olee ihe ndị mere n’oge gara aga, ndị mere ka obi sie Ndị Kraịst ike na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ? Olee otú ihe ndị ahụ merenụ na ihe ndị fere Chineke n’oge gara aga kweere kwesịrị isi mee ka i nwee olileanya? Isiokwu ndị a kwesịrị ime ka i kwetasie ike na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ.
13 Ì Chetara?
14 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
16 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
IZU NA-AMALITE NA FEBỤWARỊ 12 RUO 18, 2018
18 Ndị Nne na Nna, Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha “Mara Ihe Iji Nweta Nzọpụta”
IZU NA-AMALITE NA FEBỤWARỊ 19 RUO 25, 2018
23 Ndị Na-eto Eto, ‘Na-emenụ Ihe Ga-ewetara Unu Nzọpụta’
Ndị na-eto eto so n’ime ọtụtụ puku ndị a na-eme baptizim kwa afọ. Ụfọdụ n’ime ha erubeghịdị afọ iri na atọ. Baptizim na-eme ka Jehova na-agọzi anyị, ma e nwere ọrụ ị ga-arụ. Ndị nne na nna, olee otú unu nwere ike isi nyere ụmụ unu aka ka e mee ha baptizim? Ndị na-eto eto e merela baptizim na ndị na-achọ ime eme, olee otú unu nwere ike isi mee ka unu na Jehova na-adịkwu ná mma?