Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
DISEMBA 2017
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: JENỤWARỊ 29 RUO FEBỤWARỊ 25, 2018
© 2017 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
KOT DEVỤA
Kot Devụa so ná mba ndị kacha akọ koko n’ụwa. E ji mkpụrụ ya eme chọkọlet. A na-agba mkpụrụ koko n’anwụ ka ha kpọọ. Otu ọsụ ụzọ na-agwa otu nwoke na-agba mkpụrụ koko n’anwụ uru akwụkwọ anyị a na-akpọ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke bara
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
11,133
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
28,274
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2016)
76,526
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr418.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.