Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 6 RUO 12, 2018
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 13 RUO 19, 2018
8 Ka Anyị Niile Dịrị n’Otu Otú Jehova na Jizọs Si Dịrị n’Otu
N’oge Jizọs, òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị ndị mmadụ nọ ya, ọkwá ha, nakwa agbụrụ ha mere ka ha ghara ịdị n’otu. N’isiokwu abụọ a, anyị ga-ahụ otú Kraịst si kụziere ndị na-eso ụzọ ya ka ha dịrị n’otu nakwa ka ha kwụsị ịkpọ ndị ọzọ asị, bụ́ ihe na-eme ka ndị mmadụ ghara ịdị n’otu. Anyị ga-ahụkwa otú ihe ndị ha mere nwere ike isi mee ka anyị na-adị n’otu n’ụwa a na-adịghị n’otu.
13 Ọ Gaara Enweta Ngọzi Chineke
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 20 RUO 26, 2018
16 Kwe Ka Iwu na Ụkpụrụ Chineke Na-azụ Akọnuche Gị
Ka akọnuche anyị nwee ike ịna-arụ ọrụ nke ọma, anyị ga-azụ ya azụ. Jehova enyela anyị iwu na ụkpụrụ ya iji zụọ akọnuche anyị nke ọma ma na-ele ihe anya otú o si ele ya. Isiokwu a kwuru otú ụkpụrụ ndị dị na Baịbụl ga-esi enyere anyị aka n’ihe ndị anyị na-eme ná ndụ.
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 27, 2018 RUO SEPTEMBA 2, 2018
21 “Meenụ Ka Ìhè Unu Na-enwu” Ka E Too Jehova
Jizọs gwara ndị na-eso ụzọ ya ka ha mee ka ìhè ha na-enwu ka e too Chineke. Isiokwu a kwuru ihe ndị ọ ga-abụ anyị mee, ha enyere anyị aka ime ka ‘ìhè anyị na-enwu’ karịa.
26 Akụkọ Ndụ—A Kasiri M Obi ná Nsogbu M Niile
32 Ì Chetara?