Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
JUN 2018
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: ỌGỌST 6 RUO SEPTEMBA 2, 2018
© 2018 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
YUROGỤWAỊ
Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ na-ezi nwoke nọ n’ụlọ ahịa ya ozi dị mkpa na Mọntịvideyọ, bụ́ isi obodo Yurogụwaị
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
11,711
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
9,001
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2017)
23,426
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr418.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.