Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
IZU NA-AMALITE N’ỌKTOBA 1 RUO 7, 2018
IZU NA-AMALITE N’ỌKTOBA 8 RUO 14, 2018
8 Ejila Otú Mmadụ Dị Ekpebi Otú Ị Ga-esi Ewere Ya
N’isiokwu nke mbụ, anyị ga-atụle ihe mere o ji esi ike ịmata nke bụ́ eziokwu ma ihe mee. Anyị ga-atụlekwa ụkpụrụ Baịbụl ụfọdụ ga-enyere anyị aka ịmata ma ihe anyị nụrụ ọ̀ bụ eziokwu. N’isiokwu nke abụọ, anyị ga-eleba anya n’ihe atọ ndị mmadụ na-eji ekpebi otú ha si ewere mmadụ. O kwukwara otú anyị ga-esi na-emeso mmadụ niile ihe n’eleghị ha anya n’ihu.
13 Akụkọ Ndụ—Ekpebisiri M Ike na Agaghị M Akụda Aka
IZU NA-AMALITE N’ỌKTOBA 15 RUO 21, 2018
18 Ndị Na-emesapụ Aka Na-enwe Obi Ụtọ
IZU NA-AMALITE N’ỌKTOBA 22 RUO 28, 2018
23 Soro Jehova Na-arụ Ọrụ Kwa Ụbọchị
Jehova kere ụmụ mmadụ ka ha na-enwe obi ụtọ. Ọ bụrụ na ị chọpụta na ihe ndị ị na-eme kwa ụbọchị so na-emezu nzube Jehova, obi ga na-atọ gị ụtọ. N’isiokwu ndị a, anyị ga-atụle uru ndị anyị ga-erite ma anyị si n’ụzọ dị iche iche na-emesapụ aka.