Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
ỌGỌST 2018
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: ỌKTOBA 1 RUO 28, 2018
© 2018 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
MALAWI
Ebe onye nlekọta sekit na nwunye ya na-aga ọgbakọ ọzọ ha ga-eleta. Ha bu akwụkwọ anyị, ihe e ji ele vidio, ígwè okwu, na ngwongwo ha ndị ọzọ
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
93,412
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
145,504
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2017)
315,784
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr418.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.