Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
NỌVEMBA 2018
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: DISEMBA 31, 2018 RUO FEBỤWARỊ 3, 2019
© 2018 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
SWIDIN
N’oge ọkọchị na Stọkom, ìhè na-adị ma chi jie. Ndị nkwusa na-eji ohere ahụ na-ezi ozi ọma ná mgbede. Ha na-ezi ndị tagzi, ndị na-edekọ ihe ndị a na-ere n’ụlọ ahịa, ndị na-ere mmanụ ụgbọala, nakwa ndị ọzọ na-arụ ọrụ abalị ozi ọma na-eme ka mmadụ nwee olileanya
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
22,418
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
10,027
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2017)
34,966
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.jw.org/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.