Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
DISEMBA 2018
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: FEBỤWARỊ 4 RUO MACH 3, 2019
© 2018 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
MIANMAA
Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ na-ezi ọtụtụ mmadụ ozi ọma n’ahịa n’obodo Taụngi
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
4,296
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
4,329
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2017)
8,659
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr418.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.