Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp19 nke 3 p. 16
  • Olee Olileanya Dịịrị Ndị Nwụrụ Anwụ?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Olileanya Dịịrị Ndị Nwụrụ Anwụ?
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • LEGODỊ IHE BAỊBỤL KWURU GBASARA YA:
  • Olileanya Mbilite N’ọnwụ Bụ Ihe E Ji N’aka!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
  • A Ga-enwe Mbilite n’Ọnwụ nke Ndị Ezi Omume
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1995
  • Ndị Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ Anwụ Ga-adị Ndụ Ọzọ
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Olileanya Mbilite n’Ọnwụ Bụ Ihe E Ji n’Aka
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2020
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
wp19 nke 3 p. 16

Olee Olileanya Dịịrị Ndị Nwụrụ Anwụ?

Ebe otu n’ime ndị sayensị ahụ anyị kwuburu okwu ha ji foto di na nwunye ahụ merela agadi dị n’isiokwu mbụ nke Ụlọ Nche a

Ọnwụ na-emetụta mmadụ niile. Ma mmadụ nwụọ, nke ya ọ̀ gwụla? È chefuola ndị nwụrụ anwụ kpamkpam? È nwere olileanya dịịrị ndị nwụrụ anwụ?

LEGODỊ IHE BAỊBỤL KWURU GBASARA YA:

E CHEFUBEGHỊ NDỊ NWỤRỤ ANWỤ

‘Ndị niile nọ n’ili ncheta ga-apụta.’—Jọn 5:28, 29.

Chineke na-echeta ndị nwụrụ anwụ. Ọ ga-akpọlite ndị ọ chọrọ ịkpọlite n’ọnwụ.

A GA-ENWE MBILITE N’ỌNWỤ N’ỤWA

“A gaje inwe mbilite n’ọnwụ nke ma ndị ezi omume ma ndị ajọ omume.”—Ọrụ Ndịozi 24:15.

A ga-akpọlite ọtụtụ ijeri ndị nwụrụ anwụ. Ha ga-enwekwa olileanya ịdị ndụ ebighị ebi mgbe udo ga-eju ebe niile.

E NWERE IHE MERE OBI JI KWESỊ ISI ANYỊ IKE NA A GA-ENWE MBILITE N’ỌNWỤ

“[Chineke] na-agụ kpakpando niile ọnụ; ọ na-akpọ ha niile aha ha.”—Abụ Ọma 147:4.

Ebe ọ bụ na Chineke nwere ike ịkpọ kpakpando niile aha ha, ọ gaghị esiri ya ike icheta ndị ọ ga-akpọlite n’ọnwụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya