Nke A Na-amụ Amụ
JULAỊ 2019
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: SEPTEMBA 2 RUO 29, 2019
© 2019 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Ebe ụmụnna anyị na-egosi ndị si mba ọzọ na-abụghị Ndị Kraịst mmasị ma na-ezi ha ozi ọma si na Baịbụl (Gụọ isiokwu a na-amụ amụ nke 30, paragraf nke 12-13)