Akụkọ Ozi April
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 371 136.7 10.3 57.4 9.7
Pios. 17,016 71.8 6.1 26.7 6.0
Aux. Pios. 10,197 56.0 4.4 16.9 3.4
Pubs. 162,775 10.8 0.8 3.4 0.9
NGỤKỌTA 190,359 Ndị E Mere Baptism: 333
Anyị nwere ọṅụ dị ukwuu inye akụkọ nke ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ugbo anọ n’alatụghị azụ ná ndị nkwusa. N’April, anyị nwere 190,359. Anyị nwekwara ọnụ ọgụgụ ọzọ kasị elu nke ndị ọsụ ụzọ oge nile—17,016. Anyị nwere 3,531 ọgbakọ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ, ka ọ dịkwa ugbu a n’afọ ije ozi a, anyị enwewo 9,533 ndị e mere baptism.