Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 2/96 p. 3
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—1996
Ozi Alaeze Anyi—1996
km 2/96 p. 3

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ ndị a ga-enyefe na February: Bekee, Efịk, na Igbo—Ime Ka Ndu Ezi-na-ulo Gi Nwe Obi-utọ n’ụtụ ₦80 ma ọ bụ Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso! n’ụtụ ₦240. Asụsụ ndị ọzọ—Ime Ka Ndu Ezi-na-ulo Gi Nwe Obi-utọ n’ụtụ ₦80 ma ọ bụ Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala (nke nnukwu, ₦120; nke obere, ₦120). March: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. April na May: Ụtụ Ụlọ Nche ma ọ bụ Teta! Maka ókèala a na-arụzu mgbe mgbe, a pụkwara iji broshuọ ọ bụla mee ihe (e wezụga broshuọ ndị bụ́ Education na School). N’ebe ndị a hụtara mmasị ná nletaghachi, a pụrụ inyefe ụtụ. RỊBA AMA: Ọgbakọ ndị ga-achọ ihe ndị a ga-akpọsa e depụtara n’elu kwesịrị itinye ọda ha na Literature Order Form (S-14) ha nke ọnwa ọzọ.

◼ Odeakwụkwọ na onye nlekọta ije ozi kwesịrị ịtụleghachi ije ozi nke ndị ọsụ ụzọ oge nile. Ọ bụrụ na nke ọ bụla na-enwe ihe isi ike n’iru ọnụ ọgụgụ hour a chọrọ, ndị okenye kwesịrị ime ndokwa maka inye aka. Tụleghachi isi ihe ndị dị na paragraf nke 12-20 nke ihe ntinye Ozi Alaeze Anyị nke September 1986.

◼ A ga-eme Ememe Ncheta na Tuesday, April 2, 1996. Ọ bụ ezie na okwu ahụ pụrụ ịmalite n’oge karị, biko cheta na mbugharị nke achịcha na mmanya Ememe Ncheta ahụ ekwesịghị ịmalite ruo mgbe anyanwụ dasịrị. Mee nchọpụta n’ógbè unu iji mara mgbe anyanwụ ji ada n’ógbè unu. A gaghị enwe nzukọ ọzọ e wezụga nke ozi ubi n’ụbọchị ahụ. Ọ bụrụ na ọgbakọ unu na-enwekarị nzukọ na Tuesday, unu pụrụ ibufe ha n’oge ọzọ n’izu ahụ ma ọ bụrụ na ohere ga-adị n’Ụlọ Nzukọ Alaeze.

◼ Ndị nkwusa chọrọ ije ozi dị ka ndị ọsụ ụzọ inyeaka n’ọnwa March, April, na May kwesịrị ime ndokwa ha ugbu a ma tinye akwụkwọ ha n’oge. Nke a ga-enyere ndị okenye aka ime ndokwa ozi ubi ndị dị mkpa, nwetakwa magazin na akwụkwọ zuru ezu.

◼ Akwụkwọ Ndị E Nwere Ugbu A:

Efịk, Igbo, Isoko, na Yoruba: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. Hausa: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi; Ị̀ Kwesịrị Ikwere n’Atọ n’Ime Otu? Igala: Mmụọ nke Ndị Nwụrụ Anwụ—Hà Pụrụ Inyere Gị Aka ka ọ̀ bụ Imerụ Gị Ahụ? Hà Dị Adị n’Ezie? Tiv: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi; Ọchịchị Ahụ Nke Ga-eweta Paradaịs; Gịnị Bụ Nzube nke Ndụ?—Olee Otú Ị Pụrụ Isi Chọta Ya?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya