Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/96 p. 7
  • Ihe Ncheta Maka Ememe Ncheta

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ncheta Maka Ememe Ncheta
  • Ozi Alaeze Anyi—1996
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ncheta Maka Ememe Ncheta
    Ozi Alaeze Anyi—1997
  • Ihe Ncheta Maka Ememe Ncheta
    Ozi Alaeze Anyi—2001
  • Ihe Ncheta Maka Ememe Ncheta
    Ozi Alaeze Anyi—1998
  • Ihe Ncheta Maka Ememe Ncheta
    Ozi Alaeze Anyi—1999
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—1996
km 3/96 p. 7

Ihe Ncheta Maka Ememe Ncheta

Ihe ndị na-esonụ bụ ihe ndị dị mkpa ka e chebara echiche tupu e mee Ememe Ncheta ahụ na Tuesday, April 2:

◼ E kwesịrị ịgwa mmadụ nile, tinyere onye ọkà okwu, banyere oge na ebe a ga-eme ememe ahụ kpọmkwem.

◼ E kwesịrị inweta ụdị achịcha na mmanya kwesịrị ekwesị, kwadebekwa ha.—Lee Ụlọ Nche February 15, 1985, peji nke 19.

◼ E kwesịrị iweta table, ákwà e ji ekpuchi table, efere, na iko nkụwa ndị kwesịrị ekwesị n’ụlọ nzukọ n’oge ma hazie ha.

◼ E kwesịrị ihichasị Ụlọ Nzukọ Alaeze ma ọ bụ ebe ọzọ a na-ezukọ nke ọma tupu oge eruo.

◼ E kwesịrị ịhọpụta ndị atendantị na ndị ga-ebugharị ihe nnọchianya ndị ahụ ma gwa ha tupu oge eruo banyere ụkpụrụ kwesịrị ekwesị na ọrụ ha.

◼ E kwesịrị ime ndokwa inye onye ọ bụla n’ime ndị e tere mmanụ, bụ́ onye nwere nkwarụ, na-enweghịkwa ike ịbịa ihe nnọchianya ndị ahụ.

◼ Mgbe a haziri ihe karịrị otu ememe n’otu Ụlọ Nzukọ Alaeze, e kwesịrị inwe ezi mmekọrịta ihe n’etiti ọgbakọ ndị o metụtara iji zere mgbakọta na-adịghị mkpa n’ụlọ nchere, ụzọ mbanye, okporo ámá, na ebe a na-adọba ụgbọ ala.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya