Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 8/97 p. 7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—1997
Ozi Alaeze Anyi—1997
km 8/97 p. 7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe n’August: Nke ọ bụla n’ime broshuọ na-esonụ nwere peji 32 n’ụtụ ₦15: Chineke Ọ̀ Na-eche Banyere Anyị n’Ezie?, Gịnị Bụ Nzube nke Ndụ? Olee Otú Ị Pụrụ Isi Chọta Ya?, Idi Ndụ n’Elu Ala Rue Mgbe Ebighị-ebi!, Ì Kwesịrị Ikwere n’Atọ n’Ime Otu?, Mgbe Onye Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ, na Ọchịchị Ahụ Nke Ga-eweta Paradaịs. September: Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ. October: Ụtụ maka Teta! ma ọ bụ Ụlọ Nche ma ọ bụ maka magazin abụọ ahụ. Na-amalite n’akụkụ ikpeazụ nke ọnwa ahụ, a ga-ekesa Akụkọ Alaeze nke 35. November: Nkesa nke Akụkọ Alaeze nke 35 ga-aga n’ihu. Ọgbakọ ndị jezuru ókèala ha site n’iji otu mkpụrụ Akụkọ Alaeze nke 35 jekwuru ndị nwe ụlọ n’ebe obibi ọ bụla pụrụ inyefe akwụkwọ Ihe Ọmụma. RỊBA AMA: Ọgbakọ ndị ga-achọ ihe ndị a ga-akpọsa e depụtara n’elu, e wezụga Akụkọ Alaeze nke 35 nke a ga-ezigara ọgbakọ nile, kwesịrị itinye ọda ha na Literature Order Form (S-14) ha nke ọnwa ọzọ.

◼ A na-ezigara ọgbakọ ọ bụla ókè zuru ezu nke fọm S-1, S-14, na S-20 maka iji mee ihe n’afọ ije ozi 1998. Biko jiri ezi uche jiri fọm ndị a mee ihe. E kwesịrị iji ha mee ihe nanị maka nzube e ji mepụta ha.

◼ Ọgbakọ ọ bụla ga-anata fọm Literature Inventory (S-18) atọ. Odeakwụkwọ ọgbakọ na onye na-ahụ maka akwụkwọ kwesịrị izukọ ná mmalite August ma setịpụ ụbọchị maka ime ngụkọ nke akwụkwọ nile e nwere n’ọgbakọ ná ngwụsị ọnwa. A ghaghị ịgụ akwụkwọ nile e nwere ọnụ, a ga-edebakwa ngụkọta ha na fọm Literature Inventory. A pụrụ ịnata ngụkọta magazin ndị e nwere site n’aka onye na-elekọta magazin. Biko zitere Society ibe nke mbụ tupu September 6 agafee. Debe ibe nke abụọ ya na faịlụ unu. A pụrụ iji nke atọ mee ihe dị ka ibe akwụkwọ a ga-eji rụọ ọrụ. Odeakwụkwọ kwesịrị ilekọta ngụkọ ahụ, onye isi oche ndị nlekọta kwesịkwara inyocha fọm ahụ e dejupụtara edejupụta. Odeakwụkwọ na onye isi oche ndị nlekọta ga-abịanye aka na fọm ahụ.

◼ A na-ezigara ọgbakọ ọ bụla fọm S-10 Congregation Analysis Report abụọ. E kwesịrị iji nlezianya dị ukwuu dejupụta fọm a ma zitere Society ibe nke mbụ tinyere akụkọ ozi unu nke ọnwa August tupu September 6, 1997 agafee. Ibe ya nke abụọ bụ maka faịlụ unu.

◼ Malite n’August 21 ruo 30, 1997, Society ga na-eme ngụkọ nke akwụkwọ nile e nwere na Betel dị n’Igieduma. N’ihi ngụkọ a, ọ dịghị ọda akwụkwọ ọgbakọ tinyere nke a ga-akwadebe maka ibupụ ma ọ bụ ka a bịa buru n’ụbọchị ndị ahụ.

◼ E mewo mgbanwe ndị na-esonụ ‘n’Ebe Ndị A Ga-enwe Mgbakọ Distrikti na 1997’ nke pụtara n’ihe ntinye Ozi Alaeze Anyị nke May 1997. Onye isi oche ndị nlekọta nke ọgbakọ ọ bụla a gbanwere ebe ma ọ bụ ụbọchị ha ga-enwe mgbakọ, biko kwesịrị ime ndokwa ka a maa ọkwa ná Nzukọ Ije Ozi na-esonụ mgbe e nwetasịrị mbipụta a nke Ozi Alaeze Anyị.

November 7-9, 1997

IGWURUTA ALI 1 (Khana) RV-4B

December 5-7, 1997

OTA 7 (Bekee, Asụsụ Ndị Ogbi na Ndị Ntị Chiri) Ọgbakọ ndị dị na WE-18 malite na A ruo D

January 9-11, 1998

OTA 9 (Bekee) Ọgbakọ ndị dị na WE-18 malite na E ruo Z

January 16-18, 1998

IGWURUTA ALI 8 (Gokana) RV-4A

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya