Akụkọ Ọchịchị Chineke
Ghana: Ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa 55,539 nyere akụkọ ozi n’April—ịrị elu ji pasent 9 karịa nkezi nke afọ gara aga. Ihe karịrị 200,000 bịara Ememe Ncheta.
Malawi: Ọnụ ọgụgụ ọgbakọ e nwere ugbu a karịrị 600. Nke a bụ ịrị elu ji pasent 50 karịa ọnụ ọgụgụ ọgbakọ e nwere n’oge mmachibido iwu n’October 1967.