Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ ndị a ga-enyefe na December: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. January: Akwụkwọ ọ bụla nwere peeji 192 bụ́ nke e bipụtara tupu 1986 nke ọgbakọ pụrụ inwe. February: Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!, ma ọ bụ akwụkwọ ọ bụla nwere peeji 192 nke meworo ochie karị nke ọgbakọ nwere. March: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. A ga-eme mgbalị pụrụ iche ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi.