Akụkọ Ozi September
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 497 136.0 38.5 62.1 13.6
Pios. 26,612 52.0 15.0 20.7 5.6
Aux. Pios. 5,281 47.8 12.0 16.5 4.4
Pubs. 231,321 10.5 3.7 4.0 1.2
NGỤKỌTA 263,711 Ndị E Mere Baptizim: 461
Obi dị anyị ụtọ iji ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa 263,711 malite afọ ije ozi 2004. Ọnụ ọgụgụ a ji ndị nkwusa 2,915 karịa ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa e nwere n’August bụ́ 260,796. Ka Jehova nọgide na-agọzi mgbalị anyị na-eme n’ozi ya.—1 Kọr. 3:6.