Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/08 p. 7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2008
Ozi Alaeze Anyi—2008
km 11/08 p. 7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na November: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Gbalịsie ike ịmalite iduziri ndị mmadụ ọmụmụ Baịbụl. December: Nyefee akwụkwọ bụ́ Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ. Ọ bụrụ na ndị mmadụ ekwuo na ha nwere ụmụaka, nye ha akwụkwọ bụ́ Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ. January: E nwere ike inyefe akwụkwọ ọ bụla metụrụla ochie nke ka fọrọ n’ọgbakọ. Ọ bụrụ na e nweghị ya, nyefee akwụkwọ bụ́ Fee Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke ahụ Ofufe. February: A ga-enyefe akwụkwọ bụ́ Bịaruo Jehova Nso. Ọ bụrụ na e nweghị ya, e nyefee Fee Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke ahụ Ofufe.

◼ A na-agba ndị nkwusa niile na-edejupụtabeghị kaadị durable power of attorney (DPA) ha ume ime otú ahụ. Kaadị DPA a ga-eme ka a ghara ịmanye gị ịnara ọbara ebe ọ bụ na iwu nyere gị ikike ịjụ ya ma ị chọọ. Ọ bụrụ na ọ dị ndị chọrọ enyemaka, ndị okenye ga-enyere ha aka.—Lee ihe ntinye Ozi Alaeze Anyị nke December 2006.

◼ N’akwụkwọ ndọrọ ego ọ bụla e nyere n’onyinye ná mgbakọ distrikti nakwa n’alaka ụlọ ọrụ, e kwesịrị ide “Watch Tower” dị ka ndị ọ bụ ha ga-adọrọ ego ahụ.

◼ Malite na January 1, 2009, a gaghịzi enwe onye a na-akpọ “onyeisi oche ndị nlekọta.” A ga na-akpọzi onye na-arụ ọrụ ahụ “onye na-ahaziri òtù ndị okenye ọrụ.”

◼ Tupu ọgbakọ arụwa Ụlọ Nzukọ Alaeze—ma ọ bụ nke ọhụrụ ma ọ bụkwanụ nke a na-arụzigharị arụzigharị—ndị okenye kwesịrị ịkpọtụrụ ụmụnna ha na Ngalaba Na-ahụ Maka Iwu Ụlọ Nzukọ Alaeze na-arụkọ ọrụ n’ógbè ha. Nke a metụtakwara ịzụ ma ọ bụ ire ala. Ụmụnna ha na Ngalaba Na-ahụ Maka Iwu Ụlọ Nzukọ Alaeze na-arụkọ ọrụ pụrụ inyere ọgbakọ aka ná mkpebi ndị ha na-eme n’ihe gbasara ala, nyekwara ha aka, ma eleghị anya, iru eru inweta Ụlọ Nzukọ Alaeze.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya