Usoro Ihe Omume Maka Izu Nke May 18
IZU NA-AMALITE NA MAY 18
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 5 ¶1-6, igbe ndị dị na peeji nke 52 na nke 55
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ọpụpụ 30-33
Nke 1: Ọpụpụ 31:1-18
Nke 2: Otú Chineke na Kraịst si Bụrụ Otu (td 5CH)
Nke 3: Ị̀ Na-echeta Ịsị I Meela? (lr isi nke 18)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 140
Nkeji 5: Ịma Ọkwa.
Nkeji 10: Aha Chineke—Ụlọ Elu Dị Ike. Okwu si n’isiokwu nta nke abụọ dị na peeji nke 274 n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi.
Nkeji 10: Ihe Atọ Na-eme Ka Okwu Mmeghe Rụpụta Ihe. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle nke si n’akwụkwọ nta bụ́ Ụzọ Isi Malite ma Na-aga n’Ihu ná Nkwurịta Okwu Bible, peeji nke 2, paragraf 1. A tụlechaa isiokwu a, mee ihe ngosi nke otú e nwere ike isi nyefee akwụkwọ a ga-enyefe na June.
Nkeji 10: “Otú E Kwesịrị Isi Akwadebe Nzukọ Ije Ozi.” Ajụjụ na Azịza.