Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na July 13
IZU NA-AMALITE NA JULY 13
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 7 ¶10-19, igbe dị na p. 81
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Levitikọs 21-24
Nke 1: Levitikọs 22:17-33
Nke 2: Ndị Na-eme Ihe Ọjọọ Hà Nwere Ike Ịgbanwe? (lr isi nke 25)
Nke 3: Otú Ezi Ndị Kraịst Si Egosi na Ihe Banyere Ndị Ogbenye Na-emetụ Ha n’Obi
□ Nzukọ Ije Ozi:
Abụ nke 224
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Jiri Baịbụl Zie Ndị Mmadụ Ozi Ọma. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 145. Jiri nkeji ole na ole kọwaa uru ọ bara ịgụrụ ndị mmadụ Baịbụl bu aha Chineke bụ́ Jehova, gwazie ndị nkwusa abụọ ka ha gosi otú a ga-esi eme ya.
Nkeji 10: Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl. Kọọ ahụmahụ ndị e nwetara n’ókèala unu ma ọ bụ jụọ ndị nkwusa banyere ihe ndị ha rụpụtarala n’ụbọchị pụrụ iche ọgbakọ wepụtara maka ịmalite ọmụmụ Baịbụl.
Nkeji 10: “Ì Nwere Ike Iwepụtakwu Oge Maka Ozi Ọma?” Ajụjụ na azịza.