Akụkọ Ozi
N’ọnwa February 2009, a gbara ndị nkwusa niile ume ka ha rụọ ọrụ ọsụ ụzọ inyeaka n’ọnwa April 2009. Ndị nkwusa alaeze dị 13,622 rụrụ ọrụ ọsụ ụzọ inyeaka. Ọnụ ọgụgụ a ji mmadụ 2,885 karịa ndị nke rụrụ ọrụ ọsụ ụzọ inyeaka n’ọnwa April afọ gara aga.